ala ọma ala

Nkọwa

dezie

Ọ bụ ịma jijiji nke ala na mberede na ike, mgbe ụfọdụ ọ na-akpata oké mbibi, n'ihi mmegharị n'ime ụwa jikọrọ ọnụ ma ọ bụ mgbawa ugwu.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Oke ala ọ ma jijiji mere na mba China.

Nkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị na asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Earthquake

  NODES