Anụmanụ
anụmanụ
Nkọwa
dezieAnụmanụ bụ ihe di ndu, na eku ume ma na obụhi nmadu. Ụfọdụ n'ime ha bụ anụ ọhịa, ebe ụfọdụ bụ anụ ụlọ.
Nkejiasụsụ
dezieaha
Ọmụmaatụ
dezie- Maazi Okeke nwere ọtụtụ ụmụ anụmanụ dị iche iche.
- Chukwu kere ụmụ anụmanụ n'ubochi nke ise.
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieAnụmani