Achicha

nri esi nri nke ntụ ọka, mmiri na ihe ndị ọzọ

Achicha bu ihe ha né ri bu nke mkpuru ihe madu ne rí nke hé shìrì shi ihe mekotaria í bu nri gbèrè shí flour na mmiri nke oménàlà iche iche ne jí. Ha ne shí bèrịrị na ébé ȯkü zonari, mànà o dị ndi ne ti ya ùgòfụ, ne ghe ya, ma ndi na shi ya na okpá nke enweghị mmanu. O nwèríkí bini ọtọ na Í tògbòlù. Nnú, àbùbà na ihe ntọntó di ka yeast na baking soda bu ihe mádu shị ne ké achicha na mgbe di imerime, mànà achicha nwèríkí nwe ihe ndi ozor nor ya na ímé di kà mmiri ärä éfí, àkwá, nnu okpètè, ósò ntọ, mkpụrụ (di kà raisin), abụbọ (di ka yàbaàsì), ọkpa, ma mkpụrụ (di ka mkpụrụ poppy). Achichi bu ótụ nri di ichié nke mádu ne gbè, shí mgbe neolithic, na ha tú fùrù ya áhà ka "Nkwádo ndu".

Achicha íchíchè
Achicha (Benin)
Breads of Moskovskaya Oblast.




History

dezie

Achịcha bụ otu n'ime nri ndị a kwadebere kachasị ochie. [1] akaebe sitere [2] puku afọ iri atọ gara aga na Europe na Australia kpughere ihe fọdụrụ na nkume ndị a na-eji akụ osisi. O kwere omume na n'oge a, a na-ewepụta starch site na mgbọrọgwụ nkè ọsịsi, dị ka cattails ná ferns, n'elu nkume dị larịị, tinyé yá n'elu ọkụ ma sie ya n'ụdị achịcha dị larịị. [3] Achọtawo ihe akaebe kachasị ochie nke ime achịcha na ebe Natufian dị afọ 14,500 n'ọzara dị n'ebe ugwu ọwụwa anyanwụ Jọdan. N'ihe dị ka 10,000 BC, ná mmalite nkè ógè Neolithic na mgbasa nkè ọrụ ugbo, ọkà ghọrọ isi ihe na-eme achịcha.

  1. Behrendt. "Indigenous Australians know we're the oldest living culture – it's in our Dreamtime", The Guardian, 22 September 2016. Retrieved on 8 February 2020.
  2. "Prehistoric man ate flatbread 30,000 years ago: study", phys.org, Science X, 19 October 2010. Retrieved on 19 October 2010.
  3. Briggs (17 July 2018). Prehistoric bake-off: Scientists discover oldest evidence of bread. BBC News. Retrieved on 17 July 2018.
  NODES