Ngozi Nwokocha

ọnye oso Naijiria
Ngozi Nwokocha
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoNgozi Nwokocha Dezie
aha gọọmentiNgozi Nwokocha Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya28 Septemba 1986 Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
so na2004 Summer Olympics Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Ngozi Nwokocha amụrụ ya na mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na asatọ n' ọnwa itoolu (Septemba) n'afọ 1986. Ọ bụ nwaanyi Naijiria amaara maka egwuregwu ịgba ọsọ. Ọ gbara ọsọ ụmụ nwaanyị nke women's 4 × 400 metres relay na 2004 Summer Olympics.[1]

Ebe m si dee

dezie
  1. Evans, Hilary; Gjerde, Arild; Heijmans, Jeroen; Mallon, Bill; et al. "Ngozi Nwokocha Olympic Results". Olympics at Sports-Reference.com. Sports Reference LLC. Archived from the original on 18 April 2020.
  NODES