Ora no na ime Naigeria
Ora no na ime Naigeria
obere ụdị nke | administrative territorial entity of a single country |
---|---|
mba/obodo | Naijiria |
Nigeria dị nkéji 36 na Abuja, ama íshí oché. Nkeji á kèjịrị kwà na ihe ha na kpo Local Government Areas nke 774.
Mgbe ndi Nigeria enwéghị owéré ha na ógè di 1960 mbu, Nigeria nwèrè nkeji àtó: Northern Region, Western Region, na Eastern Region.
Nkeji nọr na Obodo na FCT
dezieStates:
Federal Capital Territory: Abuja