ọgba
Nkọwa
dezieohere ma ọ bụ ihe dị ka ụlọ ekereke nke dị n'okpuruala n'akụkụ ugwu ma ọ bụ n'elu site n'agbata ugwu
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieMkpọpụta
dezie- Ọgba ndị dị n’obodo anyị bụ ebe anyị zoro n’oge agha Biafra
- O juru m anya etu esi akpụbe ọgba
- N’ọgba ndị dị n’obodo m, inwere ike ị si n’otu akụkụ gaa na ngalaba ọzọ n'ime ya ma pụta site n'ụzọ dị iche iche